Jeremaya 6:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ha niile dị isi ike karịa mmadụ niile.+ Ha na-agagharị na-ekwutọsị ibe ha.+ Ha dị ka ọla kọpa na ígwè. Ha niile emebiela. Ezikiel 22:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị nkwutọ obi ha dị n’igbu mmadụ* bi n’ime gị.+ Ha na-anọ n’elu ugwu eri ihe e ji chụọ àjà. Ha na-emekwa omume rụrụ arụ n’ime gị.+
28 Ha niile dị isi ike karịa mmadụ niile.+ Ha na-agagharị na-ekwutọsị ibe ha.+ Ha dị ka ọla kọpa na ígwè. Ha niile emebiela.
9 Ndị nkwutọ obi ha dị n’igbu mmadụ* bi n’ime gị.+ Ha na-anọ n’elu ugwu eri ihe e ji chụọ àjà. Ha na-emekwa omume rụrụ arụ n’ime gị.+