Jeremaya 6:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ndị m, yirinụ ákwà iru uju.+ Tụrụọkwanụ onwe unu ná ntụ. Ruonụ ụdị uju a na-eru ma nwa a mụrụ naanị ya nwụọ. Na-etikwanụ mkpu ka ndị obi gbawara,+N’ihi na e nwere onye ga-abịa na mberede bibie anyị.+ Jeremaya 14:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Gwa ha, sị: ‘Ka anya mmiri na-agbapụta m n’anya n’akwụsịghị akwụsị ehihie na abalị,+N’ihi na ndị m adaala ezigbo ada, gbajie ọkpụkpụ,+Merụọkwa ezigbo ahụ́.
26 Ndị m, yirinụ ákwà iru uju.+ Tụrụọkwanụ onwe unu ná ntụ. Ruonụ ụdị uju a na-eru ma nwa a mụrụ naanị ya nwụọ. Na-etikwanụ mkpu ka ndị obi gbawara,+N’ihi na e nwere onye ga-abịa na mberede bibie anyị.+
17 “Gwa ha, sị: ‘Ka anya mmiri na-agbapụta m n’anya n’akwụsịghị akwụsị ehihie na abalị,+N’ihi na ndị m adaala ezigbo ada, gbajie ọkpụkpụ,+Merụọkwa ezigbo ahụ́.