Abụ Ákwá 4:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị mmadụ nọ na-eti mkpu, na-asị ha, “Ndị na-adịghị ọcha, pụọnụ! Pụọnụ! Pụọnụ! Unu emetụla anyị aka!” Ndị amụma na ndị nchụàjà enweghịzi ebe ha ga-ebi. Ha na-awagharịzi awagharị. Ndị obodo dị iche iche na-asị: “Ha agaghịzi ebi n’obodo anyị.+ Maịka 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Bilienụ pụọ, maka na ebe a abụghị ebe a na-ezu ike. N’ihi na ala a adịghị ọcha.+ E bibiela ya ezigbo mbibi.+
15 Ndị mmadụ nọ na-eti mkpu, na-asị ha, “Ndị na-adịghị ọcha, pụọnụ! Pụọnụ! Pụọnụ! Unu emetụla anyị aka!” Ndị amụma na ndị nchụàjà enweghịzi ebe ha ga-ebi. Ha na-awagharịzi awagharị. Ndị obodo dị iche iche na-asị: “Ha agaghịzi ebi n’obodo anyị.+
10 Bilienụ pụọ, maka na ebe a abụghị ebe a na-ezu ike. N’ihi na ala a adịghị ọcha.+ E bibiela ya ezigbo mbibi.+