1 Ndị Kọrịnt 1:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ọ bụ ya mere ihe a e dere ji kwesị ekwesị: “Onye na-anya isi, ya jiri Jehova* nyaa isi.”+ 2 Ndị Kọrịnt 10:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Ma onye na-eme ọnụ, ya jiri Jehova* na-eme ọnụ.”+