Emọs 3:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Ndị Izrel, nụrụnụ ihe a Jehova kwuru gbasara unu, gbasara ezinụlọ niile o si n’Ijipt kpọpụta. Ọ sịrị: 2 ‘Naanị unu ka m ma n’ezinụlọ niile dị n’ụwa.+ Ọ bụ ya mere m ga-eji kpọọ unu ka unu zaa ajụjụ maka mmehie niile unu mere.+
3 “Ndị Izrel, nụrụnụ ihe a Jehova kwuru gbasara unu, gbasara ezinụlọ niile o si n’Ijipt kpọpụta. Ọ sịrị: 2 ‘Naanị unu ka m ma n’ezinụlọ niile dị n’ụwa.+ Ọ bụ ya mere m ga-eji kpọọ unu ka unu zaa ajụjụ maka mmehie niile unu mere.+