Aịzaya 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ihe Chineke kpebiri ime Ijipt:+ Jehova nọ n’elu ígwé ojii nke ji ọsọ na-agbadata n’Ijipt. Chi na-abaghị uru ndị Ijipt na-efe ga-ama jijiji n’ihi ya.+ Obi ga-awụnyekwa ndị Ijipt n’afọ n’obodo ha. Ezikiel 29:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Nwa nke mmadụ, chee Fero eze Ijipt ihu, buokwa amụma ihe a ga-eme ya na ndị Ijipt niile.+
19 Ihe Chineke kpebiri ime Ijipt:+ Jehova nọ n’elu ígwé ojii nke ji ọsọ na-agbadata n’Ijipt. Chi na-abaghị uru ndị Ijipt na-efe ga-ama jijiji n’ihi ya.+ Obi ga-awụnyekwa ndị Ijipt n’afọ n’obodo ha.