Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 40:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Mmadụ na-ahọrọ otu osisi ọ ga-eji pịa arụsị.+

      Ọ na-ahọrọ osisi na-agaghị ere ure.

      Ọ na-achọta omenkà bụ́ aka ochie

      Ka ọ pịara ya arụsị na-agaghị na-ete kweke kweke.+

  • Aịzaya 44:14, 15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 E nwere onye ọrụ ya bụ igbutu osisi sida.

      A bịakwa n’osisi ndị ọzọ dị n’oké ọhịa,

      O nwere ike ịhọrọ osisi ook, hapụ ya ka ọ kaa akaa.+

      O nwekwara ike ịkụ osisi lọrel, mmiri ozuzo emee ka o too.

      15 Mmadụ na-eji osisi ahụ mere nkụ.

      Ọ na-egbute nke ọ ga-eji nyaa ọkụ.

      Ọ na-akwanye ọkụ, jiri ya mee achịcha.

      Ma, ọ na-ejikwa osisi ahụ apị chi, na-efekwa ya.

      Ọ na-eji osisi ahụ apị arụsị, na-akpọkwara ya isiala.+

  • Aịzaya 45:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Ndị si ná mba dị iche iche gbapụ,

      Zukọtanụ bịa. Bịanụ nso.+

      Ndị na-ebugharị arụsị a pịrị apị

      Ma na-arịọ chi na-enweghị ike ịzọpụta ha arịrịọ amaghị ihe ọ bụla.+

  • Habakọk 2:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Olee uru arụsị a pịrị apị bara,

      Nke mere onye pịrị ya ji pịa ya?

      Olee uru arụsị a kpụrụ akpụ na ụgha ọ na-akụzi bara,

      N’agbanyeghị na onye kpụrụ ya tụkwasịrị ya obi,

      Onye mere chi ndị na-abaghị uru, ndị na-anaghị ekwu okwu?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya