Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 136:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Keleenụ Onyenwenụ kacha ndị nwenụ niile,

      N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

  • Abụ Ọma 136:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  5 O ji amamihe* kee eluigwe,+

      N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

  • Aịzaya 40:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Chineke bi n’ebe dị elu karịa ụwa dị gburugburu,+

      Nke ndị bi na ya dị ka ụkpara.

      Ọ na-agbasa eluigwe ka ákwà dị fere fere,

      Na-agbasakwa ya ka ụlọikwuu a ga-ebi ebi.+

  • Jeremaya 51:15, 16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ọ bụ Chineke ji ike ya kee ụwa,

      Jiri amamihe ya mee ka elu ala sie ike,+

      Jirikwa amamihe* ya gbasaa eluigwe ka ákwà.+

      16 Olu ya na-eme

      Ka mmiri dị n’eluigwe mee mkpatụ.

      Yanwa na-emekwa ka alụlụụ* si n’ebe niile ụwa sọtụrụ na-akwụgo elu.

      Ọ na-eme ka àmụ̀mà na-egbu mgbe mmiri na-ezo.*

      Ọ na-emekwa ka ifufe si n’ebe ọ na-adị pụta.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya