Diuterọnọmi 32:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na òkè Jehova bụ ndị ya.+ Ọ bụ Jekọb ka o ketara.+ Abụ Ọma 135:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na Jaa ahọrọla Jekọb ka ọ bụrụ nke ya. Ọ họrọla ndị Izrel ka ha bụrụ ndị ya pụrụ iche.+