Jeremaya 8:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ahụ́ ndị m merụrụ na-agbawa m obi.+ Ike ụwa agwụla m. Ezigbo ụjọ ejidela m.