Jeremaya 31:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Jehova kwuru, sị: ‘A na-anụ olu ndị na-ebe ákwá arịrị na olu ndị obi jọrọ njọ, ha ana-ebe ákwá na Rema:+ Rechel na-ebe ákwá maka ụmụ ya.+ O kweghị ka a kasie ya obi n’ákwá ọ na-ebe maka ụmụ ya,N’ihi na ha anọghịzi.’”+
15 “Jehova kwuru, sị: ‘A na-anụ olu ndị na-ebe ákwá arịrị na olu ndị obi jọrọ njọ, ha ana-ebe ákwá na Rema:+ Rechel na-ebe ákwá maka ụmụ ya.+ O kweghị ka a kasie ya obi n’ákwá ọ na-ebe maka ụmụ ya,N’ihi na ha anọghịzi.’”+