3 Mosis wee gwa ndị Izrel, sị: “Na-echetanụ ụbọchị a unu si n’Ijipt bụ́ ebe unu nọ na-agba ohu* pụta,+ n’ihi na Jehova ji aka ya dị ike si ebe a kpọpụta unu.+ N’ihi ya, unu erila ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.
3 Mosis wee bịa kọọrọ ndị Izrel ihe niile Jehova kwuru na ihe niile o kpebiri.+ Mmadụ niile wee jiri otu olu zaa, sị: “Anyị ga-eme ihe niile Jehova kwuru.”+