-
2 Ndị Eze 17:6, 7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 N’afọ nke itoolu n’ọchịchị Hoshia, eze Asiria meriri Sameria,+ dọrọkwa ndị Izrel n’agha+ laa Asiria. Ọ hapụrụ ha ka ha biri na Hela na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan,+ nakwa n’obodo dị iche iche ndị Midia nwe.+
7 Ihe a mere ndị Izrel maka na ha mehiere Jehova bụ́ Chineke ha, onye napụtara ha n’aka Fero eze Ijipt+ mgbe o si Ijipt kpọpụta ha. Ha nọ na-efe* chi ọzọ dị iche iche.+
-