9 Ùnu ga na-ezu ohi,+ na-egbu mmadụ, na-akwa iko, na-aṅụ iyi ụgha,+ na-achụrụ Bel àjà,+ na-efekwa chi dị iche iche unu na-amaghị, 10 n’agbanyeghị arụ a niile unu na-akpa, unu abịakwa guzoro n’ihu m n’ụlọ a a na-anọ eto aha m, sị, ‘A ga-anapụta anyị?’