2 Ndị Eze 24:18, 19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Zedekaya dị afọ iri abụọ na otu mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na otu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ nwa Jeremaya onye Libna. 19 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova otú Jehoyakim mere.+
18 Zedekaya dị afọ iri abụọ na otu mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na otu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ nwa Jeremaya onye Libna. 19 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova otú Jehoyakim mere.+