Ọpụpụ 19:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube isi n’ihe niile m kwuru ma ghara imebi ọgbụgba ndụ mụ na unu ga-agba, unu ga-abụrụ m ndị pụrụ iche n’ime ndị niile ọzọ,+ n’ihi na ọ bụ m nwe ụwa niile.+ Aịzaya 47:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M wesara ndị m iwe.+ M gbara nkịtị ka i merụọ ndị m.+ M nyefere ha n’aka gị,+Ma i mereghị ha ebere.+ I bodịrị ndị agadi ibu na-anyị ezigbo arọ.+
5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube isi n’ihe niile m kwuru ma ghara imebi ọgbụgba ndụ mụ na unu ga-agba, unu ga-abụrụ m ndị pụrụ iche n’ime ndị niile ọzọ,+ n’ihi na ọ bụ m nwe ụwa niile.+
6 M wesara ndị m iwe.+ M gbara nkịtị ka i merụọ ndị m.+ M nyefere ha n’aka gị,+Ma i mereghị ha ebere.+ I bodịrị ndị agadi ibu na-anyị ezigbo arọ.+