Aịzaya 63:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị gị dị nsọ bitụrụ n’ala a. Ma, ndị iro anyị azọdala ụlọ nsọ gị.+ Jeremaya 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 M nọ na-eche otú obi si dị m ụtọ iwere gị ka otu n’ime ụmụ m ndị nwoke ma nye gị ọmarịcha ala, ala kacha ala niile mba dị iche iche ketara mma.+ M nọkwa na-eche na ị ga na-akpọ m “Nna m” nakwa na ị gaghị akwụsị iso m.
19 M nọ na-eche otú obi si dị m ụtọ iwere gị ka otu n’ime ụmụ m ndị nwoke ma nye gị ọmarịcha ala, ala kacha ala niile mba dị iche iche ketara mma.+ M nọkwa na-eche na ị ga na-akpọ m “Nna m” nakwa na ị gaghị akwụsị iso m.