Levitikọs 26:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 m ga-eme unu ihe ndị a: m ga-ata unu ahụhụ, mee ka unu rịa ụkwara nta na oké ahụ́ ọkụ, bụ́ ndị ga-eme ka unu ghara ịna-ahụ ụzọ nakwa ka ike gwụ unu.* Unu ga-agha mkpụrụ n’efu n’ihi na ọ bụ ndị iro unu ga-eri ya.+ Maịka 6:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ị ga-akụ mkpụrụ, ma ị gaghị aghọrọ ya. Ị ga-azọcha mkpụrụ oliv, ma ị gaghị ete mmanụ ya. Ị ga-emepụta mmanya ọhụrụ, ma ị gaghị aṅụ mmanya.+
16 m ga-eme unu ihe ndị a: m ga-ata unu ahụhụ, mee ka unu rịa ụkwara nta na oké ahụ́ ọkụ, bụ́ ndị ga-eme ka unu ghara ịna-ahụ ụzọ nakwa ka ike gwụ unu.* Unu ga-agha mkpụrụ n’efu n’ihi na ọ bụ ndị iro unu ga-eri ya.+
15 Ị ga-akụ mkpụrụ, ma ị gaghị aghọrọ ya. Ị ga-azọcha mkpụrụ oliv, ma ị gaghị ete mmanụ ya. Ị ga-emepụta mmanya ọhụrụ, ma ị gaghị aṅụ mmanya.+