Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 79:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 Ndị agbata obi anyị jizi anyị eme ihe ọchị.+

      Ndị gbara anyị gburugburu na-akparị anyị ma na-akwa anyị emo.

  • Jeremaya 48:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 Meenụ ka ọ ṅụọ mmanya ṅụrọọ anya,+ n’ihi na o buliela onwe ya elu, si otú ahụ mehie Jehova.+

      Moab atụrụọla onwe ya n’agbọ ọ gbọrọ.

      A na-achịzi ya ọchị.

  • Ezikiel 25:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Gwa ndị Amọn, sị, ‘Nụrụnụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru. Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Mgbe e merụrụ ụlọ nsọ m, mee ka ala Izrel tọgbọrọ nkịtị, dọrọkwa ndị Juda n’agha, unu sịrị ha ntọọ!

  • Zekaraya 1:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 M na-ewesa mba ndị chere na e nweghị ihe ọ bụla ga-eme ha oké iwe.+ M wesatụrụ ndị m iwe,+ ma mba ndị ahụ mere ka ọdachi dakwasịrị ha ka njọ.”’+

  • Zekaraya 2:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Mgbe e mechara ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị ebube, o zigara m ná mba ndị nọ na-ebukọrọ ihe unu.+ O kwuru, sị: ‘Onye ọ bụla na-emetụ unu aka na-emetụ mkpụrụ anya m aka.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya