3 Ihe a mere ndị Juda maka na Jehova kwuru na ọ ga-eme ha. Ọ chọrọ iwepụ ha n’ihu ya+ n’ihi mmehie niile Manase mere,+ 4 nakwa n’ihi ndị aka ha dị ọcha o gburu.+ O gburu ọtụtụ ndị aka ha dị ọcha na Jeruselem. Jehova achọghịkwa ịgbaghara ndị Juda n’ihi ya.+