-
Aịzaya 30:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
30 Jehova kwuru, sị: “Ụmụ dị isi ike ga-ata ahụhụ.+
Ha na-eme uche ha, ọ bụghị nke m.+
Ha na ibe ha na-agbakọ aka eme ihe,* ma ọ bụghị mmụọ m na-edu ha.
Ha si otú a na-eme mmehie n’elu nke ha mere eme.
2 Ha na-aga Ijipt+ n’ajụghị m ase.+
Ha na-aga ebe ahụ ka Fero chebe ha*
Nakwa ka ndị Ijipt chebe ha.
-