2 Ndị Eze 16:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, Ehaz ziri ndị mmadụ ha agaa zie Tiglat-piliza+ eze Asiria, sị: “Abụ m ohu gị, bụrụkwa nwa gị. Bịa napụta m n’aka eze Siria nakwa n’aka eze Izrel, ndị na-alụso m agha.”
7 N’ihi ya, Ehaz ziri ndị mmadụ ha agaa zie Tiglat-piliza+ eze Asiria, sị: “Abụ m ohu gị, bụrụkwa nwa gị. Bịa napụta m n’aka eze Siria nakwa n’aka eze Izrel, ndị na-alụso m agha.”