Diuterọnọmi 28:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Unu ga na-ele anya a kpọrọ ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị kpọnye ndị ọzọ.+ Agụụ ịhụ ha ga na-agụ unu mgbe niile, ma e nweghị ihe unu ga-emeli.
32 Unu ga na-ele anya a kpọrọ ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị kpọnye ndị ọzọ.+ Agụụ ịhụ ha ga na-agụ unu mgbe niile, ma e nweghị ihe unu ga-emeli.