Jeremaya 11:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma Jehova nke ụsụụ ndị agha na-ekpe ikpe ziri ezi. Ọ na-enyocha obi na ihe dị n’ime ime obi.*+ Kwe ka m hụ otú ị ga-esi taa ndị iro gị ahụhụ ihe ha mere,N’ihi na ọ bụ gị ka m hapụụrụ okwu m ka i kpeere m ikpe. 1 Pita 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe a na-akparị ya,*+ ọ naghị akparịgwara.*+ Mgbe ọ na-ata ahụhụ,+ o nweghị onye ọ baara mba, kama ọ hapụrụ okwu niile n’aka Chineke, onye na-ekpe ikpe+ ziri ezi.
20 Ma Jehova nke ụsụụ ndị agha na-ekpe ikpe ziri ezi. Ọ na-enyocha obi na ihe dị n’ime ime obi.*+ Kwe ka m hụ otú ị ga-esi taa ndị iro gị ahụhụ ihe ha mere,N’ihi na ọ bụ gị ka m hapụụrụ okwu m ka i kpeere m ikpe.
23 Mgbe a na-akparị ya,*+ ọ naghị akparịgwara.*+ Mgbe ọ na-ata ahụhụ,+ o nweghị onye ọ baara mba, kama ọ hapụrụ okwu niile n’aka Chineke, onye na-ekpe ikpe+ ziri ezi.