Zekaraya 10:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M ga-eme ka ụlọ Juda ka ndị ọzọ ike,M ga-azọpụtakwa ụlọ Josef.+ M ga-akpọghachi ha n’ala ha,N’ihi na m ga-emere ha ebere.+ Ha ga-adị ka ndị ọ na-enwebeghị mgbe m chụpụrụ ha,+N’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke ha, m ga-azakwa ha.
6 M ga-eme ka ụlọ Juda ka ndị ọzọ ike,M ga-azọpụtakwa ụlọ Josef.+ M ga-akpọghachi ha n’ala ha,N’ihi na m ga-emere ha ebere.+ Ha ga-adị ka ndị ọ na-enwebeghị mgbe m chụpụrụ ha,+N’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke ha, m ga-azakwa ha.