Ndị Ikpe 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, ndị Izrel mere ihe dị njọ n’anya Jehova. Ha chefukwara Jehova Chineke ha ma fewe Bel+ na ogwe osisi arụsị.*+ 2 Ndị Eze 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Manase+ dị afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri ise na ise na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Hefziba. 2 Ndị Eze 21:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ rụghachiri ebe ndị dị elu Hezekaya nna ya bibiri.+ Ọ rụụrụ Bel ebe ịchụàjà, rụọkwa ogwe osisi arụsị,*+ otú Ehab eze Izrel mere.+ Ọ nọ na-akpọrọ ihe niile dị n’eluigwe isiala, na-efekwa ha.+
7 N’ihi ya, ndị Izrel mere ihe dị njọ n’anya Jehova. Ha chefukwara Jehova Chineke ha ma fewe Bel+ na ogwe osisi arụsị.*+
21 Manase+ dị afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri ise na ise na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Hefziba.
3 Ọ rụghachiri ebe ndị dị elu Hezekaya nna ya bibiri.+ Ọ rụụrụ Bel ebe ịchụàjà, rụọkwa ogwe osisi arụsị,*+ otú Ehab eze Izrel mere.+ Ọ nọ na-akpọrọ ihe niile dị n’eluigwe isiala, na-efekwa ha.+