Jeremaya 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ bụ ya mere Jehova, bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha, ji kwuo, sị: “Ebe ọ bụ na ndị a na-ekwu ihe a,M ga-eme ka okwu m ghọọ ọkụ n’ọnụ gị.+ Ndị a ga-abụkwa nkụ. Ọkụ ahụ ga-eregbukwa ha.”+
14 Ọ bụ ya mere Jehova, bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha, ji kwuo, sị: “Ebe ọ bụ na ndị a na-ekwu ihe a,M ga-eme ka okwu m ghọọ ọkụ n’ọnụ gị.+ Ndị a ga-abụkwa nkụ. Ọkụ ahụ ga-eregbukwa ha.”+