Jeremaya 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ma, unu tinyere obi unu n’okwu ụgha+ na-enweghị otu mkpụrụ uru ọ ga-abara unu. Abụ Ákwá 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọhụụ ndị amụma gị na-ahụrụ gị bụ ọhụụ ụgha, ha abaghịkwa uru.+ Ndị amụma gị agbaghị mmehie gị n’anwụ iji mee ka a ghara ịdọrọ gị n’agha,+Kama, ha nọ na-ahụrụ gị ọhụụ ụgha, na-agwakwa gị ihe ndị na-eduhie gị.+
14 Ọhụụ ndị amụma gị na-ahụrụ gị bụ ọhụụ ụgha, ha abaghịkwa uru.+ Ndị amụma gị agbaghị mmehie gị n’anwụ iji mee ka a ghara ịdọrọ gị n’agha,+Kama, ha nọ na-ahụrụ gị ọhụụ ụgha, na-agwakwa gị ihe ndị na-eduhie gị.+