Ezikiel 26:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ọ bụ ya mere Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ji kwuo, sị: ‘M ga-esi n’ebe ugwu kpọta Nebukadneza* eze Babịlọn.+ Ọ bụ eze ndị eze.+ Ọ ga-eji ọtụtụ ịnyịnya,+ ụgbọ ịnyịnya agha,+ kpọrọkwa ndị agha na-agba ịnyịnya nakwa ọtụtụ ndị agha* bịa lụso Taya agha. Ezikiel 29:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘M ga-enye Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn ala Ijipt.+ Ọ ga-eburu akụ̀ ndị dị na ya, kwakọrọkwa ọtụtụ ihe na ya. Ihe ndị a ga-adịzi ka ihe e ji kwụọ ndị agha ya ụgwọ.’ Habakọk 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 E nwere ihe m ga-eji ndị Kaldia mee.*+ Ha bụ mba obi fere azụ na ndị na-eme ihe ọkụ ọkụ. Ha na-aga ọtụtụ ebe n’ụwaNa-eweghara ụlọ ndị na-abụghị nke ha.+
7 “Ọ bụ ya mere Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ji kwuo, sị: ‘M ga-esi n’ebe ugwu kpọta Nebukadneza* eze Babịlọn.+ Ọ bụ eze ndị eze.+ Ọ ga-eji ọtụtụ ịnyịnya,+ ụgbọ ịnyịnya agha,+ kpọrọkwa ndị agha na-agba ịnyịnya nakwa ọtụtụ ndị agha* bịa lụso Taya agha.
19 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘M ga-enye Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn ala Ijipt.+ Ọ ga-eburu akụ̀ ndị dị na ya, kwakọrọkwa ọtụtụ ihe na ya. Ihe ndị a ga-adịzi ka ihe e ji kwụọ ndị agha ya ụgwọ.’
6 E nwere ihe m ga-eji ndị Kaldia mee.*+ Ha bụ mba obi fere azụ na ndị na-eme ihe ọkụ ọkụ. Ha na-aga ọtụtụ ebe n’ụwaNa-eweghara ụlọ ndị na-abụghị nke ha.+