Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 36:20, 21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Ọ kpụụrụ ndị a na-ejighị mma agha gbuo laa Babịlọn,+ ha aghọọrọ ya na ụmụ ya ndị ohu+ ruo mgbe ndị* Peshia malitere ịchị.+ 21 Ihe a mere iji mezuo ihe Jehova si n’ọnụ Jeremaya kwuo.+ Obodo a tọgbọọrọ chakoo ruo mgbe ọ kwụchara ụgwọ ụbọchị izu ike o ji.+ N’oge niile obodo a tọgbọ chakoo, ọ nọ na-ezu ike ruo mgbe afọ iri asaa gachara.+

  • Daniel 9:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 n’afọ nke mbụ n’ọchịchị ya, mụnwa, bụ́ Daniel, si n’akwụkwọ dị iche iche* ghọta na Jeruselem ga-atọgbọrọ chakoo+ afọ iri asaa,+ otú Jehova gwara Jeremaya onye amụma.

  • Zekaraya 1:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Mmụọ ozi Jehova wee sị: “Jehova nke ụsụụ ndị agha, olee mgbe ị ga-anọru tupu gị emeere Jeruselem na obodo ndị dị na Juda ebere,+ bụ́ ndị ị na-ewesa iwe kemgbe afọ iri asaa a?”+

  • Zekaraya 7:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 “Gwa ndị niile bi n’ala a na ndị nchụàjà, sị, ‘Mgbe unu buru ọnụ ma bee ákwá arịrị n’ọnwa nke ise nakwa n’ọnwa nke asaa+ ruo afọ iri asaa,+ ọ̀ bụ m ka unu buuru ya n’eziokwu?

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya