-
Jeremaya 50:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
Ha ga-ahazi onwe ha n’usoro lụso ya agha.
Ha ga-esi ebe ahụ weghara ya.
Akụ́ ha yiri nke onye agha
Nke na-agbawa ndị mụrụ ụmụ aka ụmụ,+
Nke na-anaghị alọta n’emeghị ihe ọ gara.
-