Jeremaya 46:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ihe a ka o kwuru gbasara Ijipt,+ ya bụ, gbasara ndị agha Fero+ Niko bụ́ eze Ijipt, onye Nebukadneza* eze Babịlọn meriri na Kakemish, n’akụkụ Osimiri Yufretis, n’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda:
2 Ihe a ka o kwuru gbasara Ijipt,+ ya bụ, gbasara ndị agha Fero+ Niko bụ́ eze Ijipt, onye Nebukadneza* eze Babịlọn meriri na Kakemish, n’akụkụ Osimiri Yufretis, n’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda: