Jeremaya 49:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Ihe a ga-eme Ịdọm ga-eju ndị mmadụ anya.+ Onye ọ bụla nke na-agafe n’obodo a ga-ekporopụ anya na-ele ya, na-afụkwa mkpọrọhịhị n’ihi ahụhụ niile a tara ya. Abụ Ákwá 4:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ịdọm* nke dị n’ala Ọz, ṅụrịwa ọṅụ.+ Obi tọwakwa gị ụtọ. Ma, a ga-enye gị iko na-egosi na a ga-ebibi gị.+ Mmanya ga na-egbu gị. Ị ga-agbakwa onwe gị ọtọ.+
17 “Ihe a ga-eme Ịdọm ga-eju ndị mmadụ anya.+ Onye ọ bụla nke na-agafe n’obodo a ga-ekporopụ anya na-ele ya, na-afụkwa mkpọrọhịhị n’ihi ahụhụ niile a tara ya.
21 Ịdọm* nke dị n’ala Ọz, ṅụrịwa ọṅụ.+ Obi tọwakwa gị ụtọ. Ma, a ga-enye gị iko na-egosi na a ga-ebibi gị.+ Mmanya ga na-egbu gị. Ị ga-agbakwa onwe gị ọtọ.+