Jeremaya 48:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru banyere Moab,+ sị: “Nibo+ ga-ata ahụhụ, n’ihi na e bibiela ya. E wegharala Kiriateyim,+ menyekwa ndị bi na ya ihere. E menyela ndị bi n’ebe a rụsiri ike ihere, meekwa ka ezigbo ụjọ jide ha.+
48 Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru banyere Moab,+ sị: “Nibo+ ga-ata ahụhụ, n’ihi na e bibiela ya. E wegharala Kiriateyim,+ menyekwa ndị bi na ya ihere. E menyela ndị bi n’ebe a rụsiri ike ihere, meekwa ka ezigbo ụjọ jide ha.+