Hosia 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M ga-adị ka ọdụm n’anya Ifrem,M ga-adịkwa ka ọdụm siri ike n’anya ndị Juda. M ga-adọrisị ha.+ M ga-agakwa buru ha. O nweghịkwa onye ga-anapụta ha.+
14 M ga-adị ka ọdụm n’anya Ifrem,M ga-adịkwa ka ọdụm siri ike n’anya ndị Juda. M ga-adọrisị ha.+ M ga-agakwa buru ha. O nweghịkwa onye ga-anapụta ha.+