2 Ndị Eze 24:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Eze Babịlọn chikwara Matanaya, bụ́ nwanne nna Jehoyakin,+ eze, ya anọchie ya. Ọ gbanwekwara aha ya, kpọwazie ya Zedekaya.+ 2 Ihe E Mere 36:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ná mmalite afọ, Eze Nebukadneza dunyere ndị mmadụ ka ha gaa kpụta ya Babịlọn,+ butekwa arịa ndị bara ezigbo uru dị n’ụlọ Jehova.+ O chikwara Zedekaya nwanne nna Jehoyakin eze Juda na Jeruselem.+
17 Eze Babịlọn chikwara Matanaya, bụ́ nwanne nna Jehoyakin,+ eze, ya anọchie ya. Ọ gbanwekwara aha ya, kpọwazie ya Zedekaya.+
10 Ná mmalite afọ, Eze Nebukadneza dunyere ndị mmadụ ka ha gaa kpụta ya Babịlọn,+ butekwa arịa ndị bara ezigbo uru dị n’ụlọ Jehova.+ O chikwara Zedekaya nwanne nna Jehoyakin eze Juda na Jeruselem.+