2 Ndị Eze 23:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Jehoyakim+ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Zebaịda nwa Pedaya, onye Ruma. 2 Ndị Eze 24:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ikpeazụ, Jehoyakim nwụrụ otú nna nna ya hà+ nwụrụ. Jehoyakin nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.
36 Jehoyakim+ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Zebaịda nwa Pedaya, onye Ruma.