2 Ndị Eze 24:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehoyakin+ dị afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Nehọshta nwa Elnetan onye Jeruselem. Jeremaya 22:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “Jehova kwuru, sị, ‘Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, ọ bụrụgodị na gịnwa bụ́ Konaya*+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ eze Juda, bụ mgbaaka e ji aka ihe akara m gba n’aka nri, m ga-agbapụ gị n’ebe ahụ.
8 Jehoyakin+ dị afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Nehọshta nwa Elnetan onye Jeruselem.
24 “Jehova kwuru, sị, ‘Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, ọ bụrụgodị na gịnwa bụ́ Konaya*+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ eze Juda, bụ mgbaaka e ji aka ihe akara m gba n’aka nri, m ga-agbapụ gị n’ebe ahụ.