Abụ Ákwá 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ na-ebegbu onwe ya n’ákwá n’abalị.+ Anya mmiri na-asọdakwa ya na ntì. N’ime ndị niile hụrụ ya n’anya, e nweghị nke na-akasi ya obi.+ Ndị enyi ya niile agharịpụla ya.+ Ha bụzi ndị iro ya. Abụ Ákwá 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Akpọrọ m ndị hụrụ m n’anya ka ha bịa nyere m aka, ma ha gharịpụrụ m.+ Ndị nchụàjà m na ndị okenye m alaala n’iyi n’ime obodo,Ebe ha na-achọgharị ihe ha ga-eri ka ha nwee ike dịrị ndụ.*+
2 Ọ na-ebegbu onwe ya n’ákwá n’abalị.+ Anya mmiri na-asọdakwa ya na ntì. N’ime ndị niile hụrụ ya n’anya, e nweghị nke na-akasi ya obi.+ Ndị enyi ya niile agharịpụla ya.+ Ha bụzi ndị iro ya.
19 Akpọrọ m ndị hụrụ m n’anya ka ha bịa nyere m aka, ma ha gharịpụrụ m.+ Ndị nchụàjà m na ndị okenye m alaala n’iyi n’ime obodo,Ebe ha na-achọgharị ihe ha ga-eri ka ha nwee ike dịrị ndụ.*+