Abụ Ákwá 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova dịzi ka onye iro.+ O bibiela Izrel. O bibiela ụlọ elu ya niile. O bibiela ebe niile a rụsiri ike na ya. O meekwala ka a na-eru uju, na-ebekwa ákwá na Juda.
5 Jehova dịzi ka onye iro.+ O bibiela Izrel. O bibiela ụlọ elu ya niile. O bibiela ebe niile a rụsiri ike na ya. O meekwala ka a na-eru uju, na-ebekwa ákwá na Juda.