-
Zekaraya 2:8, 9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Mgbe e mechara ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị ebube, o zigara m ná mba ndị nọ na-ebukọrọ ihe unu.+ O kwuru, sị: ‘Onye ọ bụla na-emetụ unu aka na-emetụ mkpụrụ anya m aka.+ 9 N’ihi na ugbu a, m ga-eweli aka m mesie ha ike, ndị ohu ha ga-ebukọrọkwa ihe ha.’+ Unu ga-amata na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m.”
-