Diuterọnọmi 30:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova bụ́ Chineke unu ga-akpọbata unu n’ala nna unu hà biri na ya. Unu ga-ebirikwa na ya. Ọ ga-eme ka ihe gaziere unu, meekwa ka unu mụbaa karịa nna unu hà.+ Aịzaya 27:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ọdịnihu, Jekọb ga-agbanye mgbọrọgwụ. Ndị Izrel ga-ama ifuru, waakwa alaka.+ Mkpụrụ ha ga-amị ga-ejupụtakwa n’ala ha.+ Zekaraya 10:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 ‘M ga-afụrụ ha mkpọrọhịhị ma kpọkọta ha,N’ihi na m ga-agbapụta ha,+ ha ga-adịkwa ọtụtụ,Ma na-adịkwu ọtụtụ.
5 Jehova bụ́ Chineke unu ga-akpọbata unu n’ala nna unu hà biri na ya. Unu ga-ebirikwa na ya. Ọ ga-eme ka ihe gaziere unu, meekwa ka unu mụbaa karịa nna unu hà.+
6 N’ọdịnihu, Jekọb ga-agbanye mgbọrọgwụ. Ndị Izrel ga-ama ifuru, waakwa alaka.+ Mkpụrụ ha ga-amị ga-ejupụtakwa n’ala ha.+
8 ‘M ga-afụrụ ha mkpọrọhịhị ma kpọkọta ha,N’ihi na m ga-agbapụta ha,+ ha ga-adịkwa ọtụtụ,Ma na-adịkwu ọtụtụ.