Ezra 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M wee sị: “Chineke m, ihere na-eme m, enweghịkwa m ike iwelite ihu m, Chineke m, n’ihi na mmehie anyị adịla ọtụtụ,* omume ọjọọ anyị eruokwala n’eluigwe.+
6 M wee sị: “Chineke m, ihere na-eme m, enweghịkwa m ike iwelite ihu m, Chineke m, n’ihi na mmehie anyị adịla ọtụtụ,* omume ọjọọ anyị eruokwala n’eluigwe.+