Jeremaya 31:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ha ga-ebere ákwá lọta.+ M ga-akpọlata ha mgbe ha na-arịọ m ka m meere ha amara. M ga-eduga ha n’iyi dị iche iche,+Dugakwa ha n’ala dị larịị nke ha na-agaghị ada ada na ya. N’ihi na abụ m Nna Izrel, Ifrem bụkwa ọkpara m.”+ Hosia 14:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M ga-agwọ ha.+ Ha agaghịzi ahapụ m. M ga-eji obi m niile hụ ha n’anya,+N’ihi na iwe m na-ewesa ha adajụọla.+
9 Ha ga-ebere ákwá lọta.+ M ga-akpọlata ha mgbe ha na-arịọ m ka m meere ha amara. M ga-eduga ha n’iyi dị iche iche,+Dugakwa ha n’ala dị larịị nke ha na-agaghị ada ada na ya. N’ihi na abụ m Nna Izrel, Ifrem bụkwa ọkpara m.”+
4 M ga-agwọ ha.+ Ha agaghịzi ahapụ m. M ga-eji obi m niile hụ ha n’anya,+N’ihi na iwe m na-ewesa ha adajụọla.+