Aịzaya 35:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Okporo ụzọ ga-adị ebe ahụ.+ Ọ bụ ụzọ a na-akpọ Ụzọ Dị Nsọ. Onye rụrụ arụ agaghị akpa ụkwụ na ya.+ Ọ bụ naanị ndị kwesịrị ịga n’ụzọ ahụ ga na-aga na ya. E nweghị onye nzuzu ọ bụla ga-azọ ụkwụ na ya.
8 Okporo ụzọ ga-adị ebe ahụ.+ Ọ bụ ụzọ a na-akpọ Ụzọ Dị Nsọ. Onye rụrụ arụ agaghị akpa ụkwụ na ya.+ Ọ bụ naanị ndị kwesịrị ịga n’ụzọ ahụ ga na-aga na ya. E nweghị onye nzuzu ọ bụla ga-azọ ụkwụ na ya.