Jeremaya 24:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M ga-eme ka ha jiri obi ha chọọ ịmata m nke ọma, ka ha mata na m bụ Jehova.+ Ha ga-abụ ndị m, mụnwa ga-abụkwa Chineke ha,+ n’ihi na ha ga-eji obi ha niile lọghachikwute m.+ Jeremaya 30:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Unu ga-abụ ndị m.+ Mụnwa ga-abụkwa Chineke unu.”+
7 M ga-eme ka ha jiri obi ha chọọ ịmata m nke ọma, ka ha mata na m bụ Jehova.+ Ha ga-abụ ndị m, mụnwa ga-abụkwa Chineke ha,+ n’ihi na ha ga-eji obi ha niile lọghachikwute m.+