2 Ihe E Mere 26:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọzaya rụkwara ụlọ nche dị iche iche+ na Jeruselem, rụsiekwa ha ike. Ebe ndị ọ rụrụ ha bụ n’Ọnụ Ụzọ Ámá Dị n’Ebe Mgbidi Sụkọtara Isi,+ n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu,+ nakwa n’Idé Ji Mgbidi.
9 Ọzaya rụkwara ụlọ nche dị iche iche+ na Jeruselem, rụsiekwa ha ike. Ebe ndị ọ rụrụ ha bụ n’Ọnụ Ụzọ Ámá Dị n’Ebe Mgbidi Sụkọtara Isi,+ n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu,+ nakwa n’Idé Ji Mgbidi.