2 Ndị Eze 25:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’abalị itoolu n’ọnwa anọ n’afọ ahụ, ụnwụ bịara ka njọ+ na Jeruselem, ndị mmadụ ahụghịkwa nri ha ga-eri.+ Abụ Ákwá 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ha na-ejizi oji karịa unyì.* A naghị ama ndị ha bụ n’okporo ámá. Ha ataala ahụ́, bụrụzie ọkpụkpụ ọkpụkpụ.+ Ha dịzi ka osisi kpọrọ nkụ.
3 N’abalị itoolu n’ọnwa anọ n’afọ ahụ, ụnwụ bịara ka njọ+ na Jeruselem, ndị mmadụ ahụghịkwa nri ha ga-eri.+
8 Ha na-ejizi oji karịa unyì.* A naghị ama ndị ha bụ n’okporo ámá. Ha ataala ahụ́, bụrụzie ọkpụkpụ ọkpụkpụ.+ Ha dịzi ka osisi kpọrọ nkụ.