Abụ Ọma 102:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma Jehova, ị na-anọ ruo mgbe ebighị ebi,+Ị ga na-edekwa ude* n’ọgbọ niile.+ Abụ Ọma 145:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọchịchị gị bụ ọchịchị na-adịru mgbe ebighị ebi,Alaeze gị na-adịrukwa ọgbọ niile.+ Abụ Ọma 146:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova ga-abụ Eze ruo mgbe ebighị ebi,+Zayọn, Chineke gị ga-abụ Eze n’ọgbọ niile. Toonụ Jaa!*