Joel 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma, Ijipt ga-atọgbọrọ chakoo,+Ịdọm ga-aghọkwa ala ịkpa a na-enweghị ihe dị na ya,+N’ihi na ha mesiri ndị Juda ike,+Bụ́ ndị ha nọ n’ala ha gbuo* ndị aka ha dị ọcha.+ Malakaị 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 kpọọ Ịsọ asị.+ M mere ka ugwu ya tọgbọrọ chakoo,+ hapụkwara nkịta ndị bi n’ala ịkpa ala o ketara.”+
19 Ma, Ijipt ga-atọgbọrọ chakoo,+Ịdọm ga-aghọkwa ala ịkpa a na-enweghị ihe dị na ya,+N’ihi na ha mesiri ndị Juda ike,+Bụ́ ndị ha nọ n’ala ha gbuo* ndị aka ha dị ọcha.+
3 kpọọ Ịsọ asị.+ M mere ka ugwu ya tọgbọrọ chakoo,+ hapụkwara nkịta ndị bi n’ala ịkpa ala o ketara.”+